Ọpụpụ 40:12 - Bible Nso12 I gēme kwa Eron na umu-ya ndikom ka ha biarue ọnu-uzọ ulo-ikwū nzute ahu nso, i gēwere kwa miri sa ha aru. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 “Kpọbata Erọn na ụmụ ya ndị ikom nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute. Jiri mmiri saa ha ahụ nʼebe ahụ. Viz kapitola |