Online Bible

- Reklamy -




Ọpụpụ 1:7 - Bible Nso

7 Ma umu Israel muru ọmùmù, ri nne, ba uba, we nwe ume nke uku; ala ahu we juputa na ha.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

7 Ma ihe gaara ụmụ ụmụ Izrel nke ọma, ha mụbara, dị ukwuu nʼọnụọgụgụ, jupụta ala ahụ niile.

Viz kapitola kopírovat




Ọpụpụ 1:7

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy