Online Bible

- Reklamy -




Ọpụpụ 1:20 - Bible Nso

20 Chineke we me ndinyom nēle ime nma: ndi Israel we ba uba, nwe kwa ume nke-uku.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

20 Ya mere, Chineke gọziri ndị inyom ndị ahụ na-aghọ nwa. Ụmụ Izrel gara nʼihu na-amụba, ghọọ mba dị ukwuu.

Viz kapitola kopírovat




Ọpụpụ 1:20

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy