Ọpụpụ 1:1 - Bible Nso1 Ma ndia bu aha umu-ndikom Israel, ndi batara n'Ijipt; ha soro Jekob bata, nwoke ọ bula na ulo-ya. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Izrel, ndị sooro Jekọb gaa biri nʼala Ijipt, onye ọbụla nʼime ha kpọ ezinaụlọ ya. Viz kapitola |