Ọbadaya 1:9 - Bible Nso9 Gi Timan, ndi-dike-gi gātu ujọ, ka ewe bipu onye ọ bula n'ugwu Isọ site n'ob͕ub͕u. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Ndị gị bụ dike nʼagha, o Teman, ka ụjọ ga-eri. Onye ọbụlakwa nọ nʼugwu Ịsọ niile, ka a ga-egbuda nʼagha. Viz kapitola |