Nehum 1:8 - Bible Nso8 Ma Ọ gēji miri nke nērubiga ókè nke nērubiga erubiga me ka ọnọdu obodo ahu gwusia, ọ bu kwa ndi-iro-Ya ka Ọ gāchubà n'ọchichiri. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 ma ọ ga-eji idee mmiri dị ukwuu gbuo ndị iro ya niile, ọ ga-achụba ndị iro ya nʼọchịchịrị. Viz kapitola |