Nehemaya 1:7 - Bible Nso7 Ayi emejọwo Gi nke-uku, ayi edebeghi kwa ihe nile enyere n'iwu, na ukpuru nile, na ikpé nile, nke I nyere Moses, bú orù-gi, n'iwu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Anyị emela ihe jọrọ njọ megide gị. Anyị edebeghị iwu gị na ụkpụrụ gị nke i nyere ohu gị Mosis. Viz kapitola |