Mkpughe 5:14 - Bible Nso14 Ihe anọ nke di ndu we si, Amen. Ndi-okenye ahu we da n'ala we kpọ isi ala. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Anụ anọ ahụ dị ndụ zakwara sị, “Amen!” Ndị okenye ahụ dakwara nʼala nʼihu ya kpọọ isiala nye ya. Viz kapitola |