4 ha gāhu kwa iru-Ya; aha-Ya gādi kwa n'egedege-iru-ha.
4 Ha ga-ahụkwa ihu ya, a ga-edekwa aha ya nʼegedege ihu ha.