Mkpughe 2:26 - Bible Nso26 Onye nēmeri emeri, na onye nēdebe ọlum nile rue ọgwugwu ihe nile, ya ka M'gēnye kwa ike ichi mba nile: Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Ma onye ọbụla na-emeri emeri, na-anọgidekwa na-eme uche m ruo ọgwụgwụ ihe niile, ka m ga-enye ikike nʼebe mba niile nọ. Viz kapitola |