Matiu 9:21 - Bible Nso21 n'ihi na ọ nāsi n'onwe-ya, Ọ buru na emetum nání uwe-Ya aka, agāzọputam. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Nʼihi na o kwuolarị nʼime obi ya sị, “Ọ bụrụ nnọọ na m ga-enwe ike metụ ọnụ uwe ya aka, a ga-agwọ m.” Viz kapitola |