Matiu 8:34 - Bible Nso34 Ma le, obodo ahu nile putara izute Jisus: ma mb͕e ha huru Ya, ha riọrọ Ya ka Ọ pua n'ókè-ala-ha. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 Ya mere ndị niile nọ nʼobodo ahụ pụtara ịhụ Jisọs. Mgbe ha hụrụ ya ha rịọrọ ya sị ya pụọra ha nʼakụkụ obodo ha. Viz kapitola |