Matiu 8:12 - Bible Nso12 ma agāchupu umu ala-eze ahu bà n'ọchichiri nke èzí: n'ebe ahu ka ikwa-ákwá na ita-ikekere-ezé ahu gādi. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Ma ụmụ alaeze ahụ, ka a ga-atụpụ nʼezi, nʼime ọchịchịrị, ebe ịkwa akwa na ịta ikikere eze ga-adị.” Viz kapitola |