Matiu 7:18 - Bible Nso18 Ezi osisi apughi imi ajọ nkpuru, osisi nābaghi n'ihe apughi kwa imi nkpuru ọma. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Osisi na-amị mkpụrụ ọma adịghị amị mkpụrụ ọjọọ. Nke na-amị mkpụrụ ọjọọ adịghịkwa amị mkpụrụ ọma. Viz kapitola |