Matiu 6:4 - Bible Nso4 ka ọlu ebere gi we di na nzuzo: Nna-gi Nke nāhu ihe na nzuzo gēnyeghachi kwa gi. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ka onyinye gị bụrụ na nzuzo. Mgbe ahụ, Nna gị, onye na-ahụ ihe dị na nzuzo ga-akwụghachi gị. Viz kapitola |