Matiu 6:33 - Bible Nso33 Ma burunu uzọ chọ ala-eze-Ya, na ezi omume-Ya; agātukwasi-kwa-ra unu ihe ndia nile. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a33 Ma burunu ụzọ chọọ alaeze ya na ezi omume ya, a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị a niile. Viz kapitola |