Matiu 6:29 - Bible Nso29 ma asim unu, na ọbuná Solomon n'ebube-ya nile, eb͕okwasighi ya ákwà dika otù nime ndia. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Ma asị m unu, ọ bụladị Solomọn nʼebube nke ịbụ eze ya niile, eyighị uwe ọbụla mara mma dị ka otu nʼime okoko osisi nke ọhịa ndị a. Viz kapitola |