Matiu 5:40 - Bible Nso40 Ma ọ buru na onye ọ bula nāchọ ka gi na ya je ikpé, ka o we nara gi uwe-ime-gi, rapu-kwa-ra ya oké uwe-gi. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a40 Ọ bụrụ na mmadụ agbaa gị akwụkwọ nʼụlọikpe, ka ọ nara gị uwe ime gị, nyekwa ya uwe nke elu gị. Viz kapitola |