Matiu 4:7 - Bible Nso7 Jisus siri ya, Ọzọ kwa edewo ya n'akwukwọ nsọ, si, Anwala Onye-nwe-ayi Chineke-gi. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ma Jisọs zara sị ya, “E deela ya nʼakwụkwọ nsọ sị, ‘Ị gaghị anwa Onyenwe gị na Chineke gị ọnwụnwa.’” Viz kapitola |