Matiu 4:25 - Bible Nso25 Ọtutu ìgwè madu we si na Galili na Dekapọlis na Jerusalem na Judia na n'ofè Jọdan so Ya. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ọtụtụ mmadụ sitere na Galili, Dekapọlịs, Jerusalem, Judịa na nʼofe osimiri Jọdan, soro ya. Viz kapitola |