Matiu 4:16 - Bible Nso16 Ndi ahu nke nānọdu n'ọchichiri Huru oké ìhè, Ndi nānọdu kwa n'ala na onyinyo ọnwu, Ndia ka ìhè walitere. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 ndị nọ nʼọchịchịrị ahụla ìhè dị ukwuu. Ndị bi nʼala onyinyo ọnwụ ka ìhè nwukwasịrị.” Viz kapitola |