Matiu 3:17 - Bible Nso17 ma le, olu sitere n'elu-igwe, si, Onye a bu Ọkparam M'huru n'anya, Onye ihe-Ya dim ezi nma. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Otu olu sitere nʼeluigwe kwuo okwu sị, “Onye a bụ Ọkpara m, onye m hụrụ nʼanya. Ihe ya dị m ezi mma.” Viz kapitola |