Online Bible

- Reklamy -




Matiu 3:13 - Bible Nso

13 Mb͕e ahu Jisus siri na Galili bia rue Jọdan jekuru Jọn ahu, ka o we me Ya baptism.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

13 Mgbe ahụ, Jisọs sitere na Galili bịa nʼosimiri Jọdan ka Jọn mee ya baptizim.

Viz kapitola kopírovat




Matiu 3:13

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy