Matiu 2:20 - Bible Nso20 si, Bilie, kuru Nwatakiri ahu na nne-Ya, ga ala Israel: n'ihi na ndi nāchọ ndu Nwatakiri ahu anwuwo. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 sị ya, “Bilie, kpọrọ nwantakịrị ahụ na nne ya laghachi nʼala Izrel nʼihi na ndị na-achọ igbu ya anwụọla.” Viz kapitola |