Matiu 19:27 - Bible Nso27 Mb͕e ahu Pita zara, si Ya, Le, ayi onwe-ayi rapuru ihe nile, we so Gi; gini kwa ka ayi gēnwe? Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Mgbe ahụ Pita jụrụ ya sị, “Lee, anyị ahapụla ihe niile soro gị, gịnị ga-abụ ụgwọ ọrụ anyị?” Viz kapitola |