Online Bible

- Reklamy -




Matiu 19:20 - Bible Nso

20 Nwa-okorọbia ahu si Ya, Ihe ndia nile ka m'ribara ama: gini fọdurum ọzọ ime?

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

20 Nwokorobịa ahụ sịrị ya, “Edebezuchaala m iwu ndị a siterịị na mgbe m dị na nwata. Gịnị ọzọ fọdụụrụ m ime?”

Viz kapitola kopírovat




Matiu 19:20

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy