Matiu 16:10 - Bible Nso10 Ùnu echetaghi kwa ob͕e achicha asa nke nnù ndikom iri ahu, na abọ ole unu nara? Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Unu echetakwaghị na m ji ogbe achịcha asaa zụọ puku mmadụ anọ? Iberibe achịcha juru nkata ole ka unu tụtụkọtara? Viz kapitola |