Matiu 15:39 - Bible Nso39 Mb͕e O zilagasiri ìgwè madu nile, Ọ ba n'ub͕ọ ahu, bia n'ókè-ala Magadan. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a39 Mgbe o zilagara igwe mmadụ ahụ, ọ banyere nʼụgbọ mmiri gafee osimiri, bịaruo nʼobodo Magadan. Viz kapitola |