Matiu 14:14 - Bible Nso14 O we puta, hu oké ìgwè madu, O we nwe ọmiko n'aru ha, me ndi-nriaria-ha ka aru-ha di ike. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Mgbe o sitere nʼụgbọ mmiri ahụ rịdata, ọ hụrụ oke igwe mmadụ. O nwere ọmịiko nʼebe ha nọ, gwọọ ndị ọrịa nʼetiti ha. Viz kapitola |