Matiu 12:46 - Bible Nso46 Mb͕e Ọ nọ nāgwa ìgwè madu nile okwu, le, nne-Ya na umu-nne-Ya guzoro n'èzí, nāchọ igwa Ya okwu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a46 Mgbe ọ nọ na-agwa igwe mmadụ ahụ okwu, nne ya na ụmụnne ya bịara guzoro nʼezi na-eche ka ha gwa ya okwu. Viz kapitola |