Matiu 12:23 - Bible Nso23 Ibobo we nwua ìgwè madu ahu nile n'aru, ha we si, Nwoke a, Ọ̀ gābu nwa Devid? Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Ihe a juru igwe mmadụ nọ nʼebe ahụ anya. Nʼihi ya, ha kwuru sị, “Nwoke a, ọ ga-abụ Nwa Devid?” Viz kapitola |