Matiu 12:19 - Bible Nso19 Ọ gaghi-alu ọ̀gù, Ọ gaghi-etisi kwa nkpu ike; Ọ dighi kwa onye ọ bula gānu olu-Ya n'amá. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Ọ gaghị ese okwu, ọ gaghị etisikwa mkpu ike. O nweghị onye ga-anụ olu okwu ya nʼezi. Viz kapitola |