Matiu 11:9 - Bible Nso9 Ma gini mere unu ji pua? ìhu onye-amuma? E, asim unu, onye kari kwa onye-amuma nke-uku. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Ma gịnị ka unu lere anya na unu ga-ahụ? Ọ bụ onye amụma? E, asị m unu, ọ bụ onye karịrị onye amụma. Viz kapitola |