Online Bible

- Reklamy -




Matiu 11:7 - Bible Nso

7 Ma mb͕e ndia nāla, Jisus malitere igwa ìgwè madu nile okwu bayere Jọn, si, Ọ̀ bu gini ka unu puru je n'ọhia ka unu kiri? àmì nke nēme nkpatu site n'ifufe?

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

7 Mgbe ndị ahụ Jọn zitere lara, Jisọs bidoro ịgwa igwe mmadụ nọ nʼebe ahụ okwu banyere Jọn. Ọ jụrụ ha ajụjụ sị, “Mgbe unu gara nʼọzara ịhụ Jọn, gịnị ka unu lere anya na unu ga-ahụ? Ọ bụ ahịhịa achara nke ikuku na-ebugharị?

Viz kapitola kopírovat




Matiu 11:7

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy