Matiu 10:34 - Bible Nso34 Unu echèla na abiaram itubà udó n'elu uwa: abiaghm itubà udó, kama ọ bu mma-agha. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 “Unu echekwala na m bịara iweta udo nʼụwa. Abịaghị m iweta udo, kama ọ bụ iwebata mma agha. Viz kapitola |