Matiu 10:33 - Bible Nso33 Ma onye ọ bula nke gāgọnarim n'iru madu, ya ka Mu onwem gāgọnari kwa n'iru Nnam Nke bi n'elu-igwe. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a33 Ma onye ọbụla na-agọnarị m nʼihu ndị mmadụ, mụ onwe m ga-agọnarịkwa ya nʼihu Nna m bi nʼeluigwe. Viz kapitola |