Matiu 1:22 - Bible Nso22 Ma ihe a dum emewo, ka okwu Onye-nwe-ayi kwuru site n'ọnu onye-amuma-Ya we mezu, si, Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Ihe ndị a mere iji mezuo ihe ahụ Onyenwe anyị kwuru site nʼọnụ onye amụma ya sị, Viz kapitola |