Malakaị 4:4 - Bible Nso4 Chetanu iwu Moses, bú orùm, nke M'nyere ya n'iwu na Horeb inye Israel nile, bú ukpuru di iche iche na ikpé di iche iche. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 “Chetanụ iwu Mosis, bụ odibo m, ya bụ iwu na ụkpụrụ ndị ahụ dị iche iche m nyere ya na Horeb, maka Izrel niile. Viz kapitola |