Malakaị 3:6 - Bible Nso6 N'ihi na Mu onwem, bú Jehova, aḅanweghi; ya bu na emeghi ka unu onwe-unu gwusia, umu Jekob. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 “Nʼihi na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị adịghị agbanwe agbanwe. Ya mere, unu bụ ụmụ Jekọb ji dịgide. Viz kapitola |