Malakaị 3:13 - Bible Nso13 Okwu nile unu adiwo ike imegidem, ka Jehova siri. Ma unu nāsi, Gini ka ayi kwuritaworo megide Gi? Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Onyenwe anyị na-ekwu, sị, “Unu ekwuola ọtụtụ okwu dị ike megide m.” “Ma unu na-ajụ, ‘Gịnị ka anyị kwuru megide gị?’ Viz kapitola |