Maika 7:13 - Bible Nso13 Ma ala nka gāghọ, ebe tọb͕ọrọ n'efu n'ihi ndi bi nime ya, site na nkpuru nke omume nile ha. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Ma ụwa ga-aghọ ebe tọgbọrọ nʼefu nʼihi ndị bi nʼime ya, iji kwụọ ha ụgwọ ihe ọjọọ niile ha mere. Viz kapitola |