Maika 1:10 - Bible Nso10 Unu egosila ya na Gat, unu akwala ákwá ma-ọli: nime Bet-le-afra ka m'turuworo onwem n'ájá. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Unu ekwutela okwu ya na Gat; unu akwakwala akwa ọbụla. Tụrụọnụ onwe unu nʼuzuzu, unu ndị Bet-Ofra. Viz kapitola |