Levitikọs 8:8 - Bible Nso8 Ọ tukwasi n'aru ya ihe-ib͕ochi-obi; tiye kwa n'elu ihe-ib͕ochi-obi Ìhè ahu na Izu-okè ahu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 O tụkwasịrị ya ihe igbochi obi ahụ nʼahụ, tinye Urim na Tumim nʼime ihe igbochi obi ahụ. Viz kapitola |