Levitikọs 7:4 - Bible Nso4 na akọrọ abua, na abuba nke di n'elu ha, nke di n'akuku úkwù, na mba-imeju nke di n'imeju, (n'akuku akọrọ ka ọ gēwezuga ya): Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 na akụrụ abụọ ya, na abụba nke dị nʼelu ha, ruo nʼakụkụ ukwu ya, na umeju ya, na abụba kpuchiri ya. Viz kapitola |