Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 7:32 - Bible Nso

32 Utaku-ukwu aka-nri ka unu gēnye kwa onye-nchu-àjà ibu àjà-nbuli sitere n'ihe àjà nile nke àjà-udo-unu.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

32 Unu ga-enye onye nchụaja apata aka nri nke anụ aja udo ahụ, dịka onyinye.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 7:32

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy