Levitikọs 7:23 - Bible Nso23 Gwa umu Israel okwu, si, Unu erila abuba ọ bula, nke ehi, ma-ọbu aturu, ma-ọbu ewu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 “Gwa ụmụ Izrel okwu sị ha, ‘Unu erila abụba ehi, maọbụ nke ewu, maọbụ nke atụrụ. Viz kapitola |