Levitikọs 6:29 - Bible Nso29 Nwoke ọ bula n'etiti ndi-nchu-àjà gēri ya: ihe nsọ kachasi ihe nsọ nile ka ọ bu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Nwoke ọbụla a mụrụ nʼezinaụlọ ndị nchụaja nwere ike iri anụ ahụ, ọ bụ ihe dịkarịsịrị nsọ. Viz kapitola |