Levitikọs 6:26 - Bible Nso26 Onye-nchu-àjà nke nāchu ya bayere nmehie gēri ya; n'ebe di nsọ ka agēri ya, n'ogige ulo ikwū nzute. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Onye nchụaja chụrụ ya ga-eri anụ ya, ọ bụ nʼakụkụ ebe nsọ ahụ, ya bụ nʼogige ụlọ nzute ahụ ka a ga-anọ rie ya. Viz kapitola |