Levitikọs 4:16 - Bible Nso16 Onye-nchu-aja etere manu gēwebata ufọdu nime ọbara oke-ehi ahu n'ulo-ikwū nzute: Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Mgbe ahụ, onye nchụaja e tere mmanụ ga-ewere ụfọdụ nʼime ọbara ya baa nʼụlọ nzute. Viz kapitola |