Levitikọs 3:7 - Bible Nso7 Ọ buru na ọ bu aturu ka ya onwe-ya nēweta nso ibu onyinye-ya iji biaru nso, ọ gēweta kwa ya nso n'iru Jehova: Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ọ bụrụ onyinye atụrụ, onye ahụ ga-ewebata ya nʼihu Onyenwe anyị. Viz kapitola |